ike
Ọdịdị
Ike
Nkọwa
[dezie]- Ike bụ ikike ime ihe ma-ọbụ ịrụ ọrụ.
- Ike bụ ikike iduzị ma-ọbụ ịhazi ndi ọzọ.
- A pụrụ inweta Ike site n'ọnọdụ mmadu nọ n'ọrụ, na obodo, ma-ọbụ na otu.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- O nwere ike di egwu.
- Onye nyere ya ike ikwu okwu ebe a?
- O ji ike ya na-eduzi ngalaba ọrụ ya nke ọma.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]