Gaa na ọdịnaya

ijikọ ụwa ọnụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Usoro nke ndi azụmaahịa ma ọ bụ ndị ụlọ ọrụ ndi ọzọ di iche iche si azuahia ma na enwe nmekọrịta gafere obodo ha, were zia mba ụwa dum meere ebe azụmaahịa ma ọ bụ ịmalite ịrụ ọrụ na mba ụwa niile. Nke a na-eweta mmegharị, ngagharị na mgbanwe nke ụmụ mmadụ, ngwongwo na ọrụ, ego, teknụzụ ma ọ bụ omume ọdịnala n'ụwa niile.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ijikọ ụwa ọnụ pụtara na ndị ọrụ nwere ọgụgụ isi ma nwe akanka nwere ike ịrụ ọrụ ebe ọ bụla na ụwa dum
  • Ijikọ ụwa ọnụ ọ̀ ga-akpata enweghị ọrụ?
  • Mgbanwe ọdịbendị bụ otu ihe nsonaazụ nke ijikọ ụwa ọnụ

Mkpọpụta

[dezie]
ịjịkọ ụwa ọnu




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Globalization