Gaa na ọdịnaya

ijeri

Sitere na Wiktionary

ijeri

Nkọwa

[dezie]

(N'ọnụ ọgụgụ) (a) nke mba Biriten: akara e nwetara (1,000,000,000,000) site n'iji ōtù nde (1,000,000) mụbaa õtù nde ọzọ, ya bụ iweta ōtù nde uzo ōtù nde; (b) nke mba Emerika: akara e nwetara (1,000,000,000) site n'iweta ōtù puku (1,000) ụzọ ōtù nde

Nkejiasụsụ

[dezie]

Āhà

Ọmụmaatụ

[dezie]

Gọọmentị obodo anyị mapụtara ijeri Naira iri isii na asatọ (N68 billion) dịka ego ọrụ nke afọ a. Ụmụnwanyị nọ n'ụwa karịrị ijeri anọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

French

[dezie]

Spanish

[dezie]