Gaa na ọdịnaya

iheolu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịhe ọla mma nke a na-eyi n'olu, a na-ejikarị eriri igwe dị oke ọnụ ahịa eme ya.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

Nnem zụtaara m iheolu mara mma

Mkpopụta

[dezie]
Iheolu




Olumba

[dezie]

Ọ́làolu (Nnewi dailect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

necklace