Gaa na ọdịnaya

ihe omuma

Sitere na Wiktionary

ihe ọmụma

Nkọwa

[dezie]

Ihe mmadụ mụtara ma ọ bụ maara.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ gụchara akwụkwọ iji mụtakwuo ihe ọmụma.

Mkpọpụta

[dezie]

/iɦe ɔmʊma/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[knowledge]