Gaa na ọdịnaya

ihe mgbagwoju anya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • nkwupụta nke yiri ka ọ na-emegiderịta onwe ya ma ọ bụ na-emegide ọgụgụ isi ma a tụle ya ọ bụrụkwa eziokwu
  • ọnọdụ ma ọ bụ nkwupụta nke yiri ka ọ gaghị ekwe omume ma ọ bụ sie ike nghọta n'ihi na ọ nwere eziokwu abụọ ma ọ bụ njirimara dị iche

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]
  • omume ya bụ ihe mgbagwoju anya
  • ihe ọ na-ekwu bụ ihe mgbagwoju anya na anyị amaghị etua ga-esi amata eziokwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

paradox