Gaa na ọdịnaya

ihe egwupụtara n'ala

Sitere na Wiktionary
Cardiidfossils

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe ọ bụla echekwara, ma ọ bụ akara nke ihe ọ bụla dịbuuru ndụ hapụrụ site n'oge ochie. Ọmụmaatụ gụnyere ọkpụkpụ, egbekere,okpokoro, , akara nkume nke anụmanụ ma ọ bụ ụmụ nje, ihe echekwara na amber, ntutu isi, osisi chara acha na ihe fọdụrụ naDNA.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ihe egwupụtara n'ala n'enye aka ịkọwa ihe oge ochie

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

fossil