Gaa na ọdịnaya

ihe akaebe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe bụ eziokwu eji akwado ihe o kwuru, dere maọbụ mere.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Egosiri foto dike ihe akaebe ijị kwado ihe o kwuru.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

evidence