Gaa na ọdịnaya

igo ọjị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime omenala igbo kacha nsọ. Ọ bụ emume ịkpọ ọjị, ikpe ekpere, na ịnye ekele tupu ekerịta ọjị n'etiti ndị gbakọrọ ọnụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Okeke goro ọjị tupu ọgbakọ ha ebido.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọlụmba

[dezie]

Iwa ọjị

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Blessing kolanut