Gaa na ọdịnaya

igirigi

Sitere na Wiktionary

igirigi

Nkọwa

[dezie]

Obere mmiri nke na-atasị n'elu ebe dị jụụ n'abali, mgbe ntàntá mmiri na-efesa na ikuku

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Igirigi daara n'abali

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Igirige(Anambra East)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dew