Gaa na ọdịnaya

igbawa

Sitere na Wiktionary

igbawa


Nkọwa

[dezie]
  1. igbawa
bụ ime ka ihe mebie, kewaa, gbajie ma ọ bụ kwepụ n’otu ibe gaa ibe ọzọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Igwe ekwentị m gbawara mgbe ọ dapụrụ n’ala.
  2. Ọkpụkpụ a siri ike, ọ gaghị agbawa ngwa ngwa.


Mkpọpụta

[dezie]
Break


Olu mba

[dezie]
  1. Gbajie

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=break