ichie
Ọdịdị
ichie
Nkọwa
[dezie]ichie bụ aha e nyere ndị agadi ma obu ndị isi obodo nke nwere ọkwa na ụlọ ọchịchị ọdịnala. Ọ bụkwa aha e ji akọwa mmadụ nwere nnukwu nsọpụrụ na obodo, dịka okenye ma ọ bụ onye nwere akparamaagwa ọma, maara omenala nke ọma.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ichie bụ onye a na-asọpụrụ n'obodo anyị.
- Anyị gara n'ụlọ Ichie Ude ka anyị nụ ihe o chere gbasara mkpebi a.
Mkpọpụta
[dezie]Olu mba
[dezie]- Okenye