Gaa na ọdịnaya

gbachie

Sitere na Wiktionary

Gbachie

[dezie]

Nkọwa

[dezie]

Gbachie pụtara:

a.ime ka Ihe hapụ oghere oghe. b.ike ihe agbụ. ch.Ijikọta ihe abụọ ọnụ ka mmepe ya taa ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Gwa ya ka o gbachie ụzọ ahụ tupu ọ pụọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Gbáchìè

Olumba

[dezie]

Gbashie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Lock

Bekee

[dezie]

Lock