garaji
Ọdịdị
garaji
Nkọwa
[dezie]Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee garage. A na-eji ya kpọọ ebe a na-edobe ụgbọ ala ma ọ bụ na-arụzi ha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụgbọala ahụ nọ n’ime garaji.
- Ha wuru ụlọ ọhụrụ nwere nnukwu garaji.
Mkpọpụta
[dezie]/garaʤi/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][Garage]