Jump to content

galari

O sị Wiktionary

Galari

Nkowa

[dezie]

Ebe a na-edobe maobu echekwa ihe dika foto, ihe akpuru akpu maka ndi mmadu ibia kiri ha

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Foto nwannem dị na galari mu

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Beeke

[dezie]

gallery