Gaa na ọdịnaya

gafe

Sitere na Wiktionary

gafe

Nkọwa

[dezie]

bụ ịgafe ihe, ịgabiga ebe, ma ọ bụ ime ka ihe gafere. Ọ na-ezo aka n’omume nke igbagoro, ịpụ n’ebe, ma ọ bụ ime ihe gafere ọnọdụ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu gafe ụlọ anyị taa.
  2. Anyi kwesịrị gafe nsogbu a n’ike Chineke.


Mkpọpụta

[dezie]

Olu mba

[dezie]
  1. Gabiga

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Pass