Gaa na ọdịnaya

ga ije

Sitere na Wiktionary

ga ije

Nkọwa

[dezie]

ga ije bụ ịkpọpụ ụkwụ gaa ebe ọzọ, ya bụ, ịna-anya ụkwụ ma ọ bụ ịje ije n’ụkwụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu gara ije n’ụtụtụ iji kụọ ume.
  2. Ụmụaka na-aga ije n’ụlọ akwụkwọ kwa ụtụtụ.


Mkpọpụta

[dezie]

Olu mba

[dezie]
  1. Ije

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Walk