Gaa na ọdịnaya

ga

Sitere na Wiktionary

Ga

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụokwu n'egosipụta tensi nganihu.ọ na-akọwa na ihe ka chọrọ ime eme.ọ bụ enyemaka ngwaa n'akọpụta ihe na abịa n'ihu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Ha ga abịa echi Uche ga eje ọrụ echi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  1. je - Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha)
  2. je - Imo (Owerri)
  3. jere - Enugu (Nsukka)
  4. gehu - Abia state (Abiriba)
  5. dije- Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Go