Gaa na ọdịnaya

gụnyere

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ okwu igbo na-akọwa isonye, itinye n'ozuzu ya na akụkụ ahụ ma ọ bụ akụkụ ọ bụla.

Nkejiasusu

[dezie]

Ngwa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ezinụlọ gụnyere papa, mama na ụmụaka
  2. A gụnyere nwoke na nwaanyị n'ọnụ ọgụgụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

included