gọọmentị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okwu igbo na-akọwa òtù na-achị ndị mmadụ n'ime steeti, obodo, wdg; nchịkwa.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- mmiri mgbochi nke ndị a bu gọọmentị obodo anyị wuru ya.
- Odimkpa ka ndị gọọmenti nwee obi ebere ebe ndị ha na achi nọ