Gaa na ọdịnaya

gọọ

Sitere na Wiktionary

gọọ

Nkọwa

[dezie]

Ikwu na ihe abụghị eziokwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. N'agbanyeghi na-ejidere Nneka, ọ gara n'ihu gọọ na ọ bughi ya mebiri ihe ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

deny