ezinụlọ
Ọdịdị
ezinụlọ
Nkọwa
[dezie]ezinụlọ bụ ndị mmadụ jikọtara ọnụ n'ihi ọmụmụ, alụmdi na nwunye, ma ọ bụ nlekọta. Ọ pụtara ụlọ mmadụ na ndị ya, gụnyere nna, nne, ụmụ ha, na ndị ọzọ dị nso n'ụlọ ha.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Anyị ga-ezukọ dị ka ezinụlọ n’oge Emume Krismas.
- Obi na ezinụlọ ya bi na Enugu.
Mkpọpụta
[dezie]Olu mba
[dezie]- ụlọanyị