esemokwu

O sị Wiktionary

esemokwu

Nkowa[dezie]

Nke a bu ọnọdụ enweghi udo n'etiti mmadu na ibe ya

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Ezinulo anyi na-enwe esemokwu

Mkpoputa[dezie]

Olundi[dezie]

Imetauka

Ntughari n'asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

controversy