enweghi ntùpo
Ọdịdị
Enweghi Ntupo/ Izu Oke
Nkowa
[dezie]Ihe obula n'enweghi ntupo bu ihe zuru oke n'ébé niile. Onweghi ka a ga-esi nyochaa ya wee choputa erughi eru n'udi obula.
Nkejiasusu
[dezie]Áhà
Omumaatu
[dezie]Naani Chineke bu onye enweghi ntupo.
Mkpọpụta
[dezie]