enweghị nhụrụnuche
enweghị anyanka, uchenka maọbụ mmasị iji aka gị mepụta ihe.
aha
Nkọli enweghị nhụrụnuche n'ihe gbasara nchịkwa ndị ọrụ
unimaginative