Gaa na ọdịnaya

emume abamaba

Sitere na Wiktionary

Emume


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe a na-eme iji gosi ọñụ, nkwanye ùgwù, ncheta, echichi, dgz.


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie]

E mere m emume ncheta ọmụmụ m n'ọnwa Ọkụtoba.


Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Owere

[dezie]

Mmemme

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]