dibiaafa
Ọdịdị
Dibiaafa
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ onye nwere onyinye pụrụ iche iji kwuo ihe ga eme n'ọdịnihu
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Mmadụ nile nọ n'ebe ahụ kwekọrịtara na ha ga aga na nke dibịa afa ka ha ga jụọ ese
Mkpọpụta
[dezie]Dibiaafa
Olumba
[dezie]Ọgba afa
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Diviner Diviner
Spanish
[dezie]Adivino Adivino
German
[dezie]Wahrsager Wahrsager