dibia bekee ọrịa ụmụ nwanyị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]dọkịta azụrụ ma nye ikikere maka ọgwụgwọ ọrịa ụmụ nwanyị, ọkachasị nke akụkụ ahụ ọmụmụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- A gwara ya ka ọ gaa hụ ọkachamara n'ọrịa ụmụ nwanyị
- dibia maka ọrịa umu nwanyi nyere ya ndụmọdụ banyere ogwu ka o were maka onodu ahu
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]dọkịta umu nwanyi