Gaa na ọdịnaya

dibia bekee

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

onye ruru eru ichoputa ma gwo ndi mmadu oria, onye gụrụ akwụkwọ, ma nwe ikikere itinye aka na nka nke sayensị igwo ndi mmadu oria


Doctor_examining_child,_Seattle,_circa_1970s_(20851540008)

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nkoli na-amụ si akwụkwọ ike maka ịbụ dibia bekee
  • Ahụ adịchaghị m mma. Ana m aga ụlọ ọgwụ ịhụ dibia bekee

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Medical Doctor