Gaa na ọdịnaya

debanye

Sitere na Wiktionary

debanye

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ị tinye mkpụrụokwu na ohere ebe ewepụtara maka ya nke ana kpọ ide ihe. Ọtụtụ mgbe ana-eji ya agwa mmadụ ihe achọrọ ka o mee na-ebe enwere ohere.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akwụkwọ a ewepụtara bụ maka ị debanye aha mmadụ nile nọ ebea.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  1. debaga
  2. dee

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

write