Gaa na ọdịnaya

dị̀bé

Sitere na Wiktionary

dị̀bé


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ iji ndidi na-ata ahụhụ siri ike, nke na-adịghị mma, ma ọ bụ nke na-egbu mgbu:

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

o dị̀bé ihe mgbu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

diri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

endure