Gaa na ọdịnaya

buleti

Sitere na Wiktionary

buleti

Nkọwa

[dezie]

Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee bullet. A na-eji ya kpọọ mkpụrụ egbe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Onye uwe ojii ahụ hụrụ buleti n’ala.
  • Egbe ahụ nwere ọtụtụ buleti.

Mkpọpụta

[dezie]

/buleti/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Bullet]