Gaa na ọdịnaya

Bọọlụ

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na boolu)

bọọlụ

Nkọwa

[dezie]

Okwu mbite sitere n’asụsụ Bekee ball. A na-eji ya kpọọ egwuregwu na ihe egwuregwu nke a na-akpọ bọọlụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ụmụaka na-akpọ bọọlụ n’ubi.
  • Chelsea meriri egwuregwu bọọlụ ụnyaahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/bɔːlu/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[ball]