Gaa na ọdịnaya

beji

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Bụ mee ka ike gwụ gị ma ọ bụ mee ka ị gbagọọ nke ọma site n'ịkpụcha; bee ogwe (usoro) ụzọ abụọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

O bejiri osisi unere ahụ tupu a sị ya kwụsị.

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cut