baisikelu
Ọdịdị
baisikelu
Nkọwa
[dezie]Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee bicycle. A na-eji ya kpọọ igwe nwere wiil abụọ nke mmadụ na-agba.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwa okorobịa ahụ na-agba baisikelu n’okporo ámá.
- Ha zụtara nwa ha nwoke baisikelu ọhụrụ.
Mkpọpụta
[dezie]/baisikɛlu/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][Bicycle]