Gaa na ọdịnaya

bọọta

Sitere na Wiktionary

Bọọta



Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bụ mmanụ abụba eji ata achịcha, bredị maọbụ esi erimeri.

Nkejịasụsụ

[dezie]
  1. Iko bọọta anọ ka anyị zụtara.
  2. Bọọta a ọ bụ ego ole?
  3. Anyi ji bọọta taa achịcha a.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=

[dezie]

Bekee

[dezie]

Butter

German

[dezie]

Butter

Russian

[dezie]

масло

French

[dezie]

Beurre

Italian

[dezie]

Burro