Gaa na ọdịnaya

azu erughiala

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • emeri emeri
  • ihe ma ọ bụ mmadụ dị ike nke ukwuu na enweghị ike imeri ya
  • ihe enweghị ike igbochie ga ime ihe ezubere
  • nwee mmeri n’ihe niile

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • A maara ya dịka azu erughiala n'igba mgba
  • Ihula nwoke ahu, obu onye oru ugbo azu erughiala, adighị emeri ya emeri.
  • ọnwụ bụ azu erughiala; ihe mmadụ apụghị imeri emeri

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Invincible