azụ
Ọdịdị
azụ
Nkọwa
[dezie]Azụ bụ anụmanụ na-ebi n'ime mmiri nwere obere nku ọ na-eji egwu mmiri. Ọ dịkwa mma oriri ma esie, mia ya n'ọkụ maọbụ ghe ya egheé.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ n'egwu mmiri dịka azụ
Mkpọpụta
[dezie]