Gaa na ọdịnaya

ayọrọ

Sitere na Wiktionary

ayọrọ

Nkọwa

[dezie]
  1. Ụdịrị ihe eji mere egọ ndị nna nna anyị ochie ji azụkọrịta ahia na mgbe gboo
  2. Ụdiri ihe ndị dibia odinaala ji achụ aja

Nkejiaụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O ji ayọrọ mee ihe nka

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cowrie