Gaa na ọdịnaya

atumanya

Sitere na Wiktionary

atụmanya

Nkọwa

[dezie]

Olileanya ma ọ bụ ihe mmadụ na-atụ anya ka ọ ga-eme.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Atụmanya ya bụ na ọ ga-apụta nke ọma n’ule ahụ.


Mkpọpụta

[dezie]

/àtʊ̀màɲà/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[hope]