atụmaatụ mba ofesi

O sị Wiktionary

Atụmatụ mba ofesi


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ụdị atụmatụ dị iche iche ndị mba ofesi na mba ndị ọzọ ji enwe mmekọrita.


Nkejịasụsụ[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ[dezie]

Otu n'ime atụmatụ mba ofesi bụ ụzọ mba Amerika na mba Naijiria ga-esi na-enyere onwe ha aka.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

foreign__policy