Gaa na ọdịnaya

asụsụ mba ofesi

Sitere na Wiktionary

asụsụ mba ofesi


nkowa

[dezie]

nke a bụ ụdị asụsụ eji mara mba ofesi dị iche iche dịka Bekee,Frenchi, Jaman wee dịrị gawa.


nkejiasusu

[dezie]

aha


ọmụmaatụ

[dezie]

asụsụ mba ofesi anyị na-amụ n'ụlọakwụ bụ Frenchị


mkpọpụta

[dezie]


olumba

[dezie]


ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

foreign_language