asụsụ ederede

O sị Wiktionary

asụsụ ederede


nkowa[dezie]

nke a bụ ụdị asụsụ edeturu n'akwụkwọ ka onye ọ masịrị gụo. ụfọdụ ndị ode akwụkwọ na ejikarị ụdị asụsụ ede ederede ha.


nkejiasusu[dezie]

aha


omụmaatụ[dezie]

Ọ bụ asụsụ ederede ka eji mara Tony Ubesie


mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

ntụghari asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

[written Language]