Gaa na ọdịnaya

asụsụ ọnụ

Sitere na Wiktionary

asụsụ ọnụ


nkowa

[dezie]

nke a bụ ụdị asụsụ asụrụ naanị n'ọnụ edeghị ya ede. Ndị na-asụkarị asụsụ ọnụ bụ ndị na-ama mbem, agụ egwu maọbụ ndị na-ekwuchetere ọha mmadụ.


nkejiasusu

[dezie]

aha


ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ na-ejikarị asụsụ ọnụ eme ihe ọchị na onyoonyo.


mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]


ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

[spoken language]