Gaa na ọdịnaya

asọmpi

Sitere na Wiktionary

Asọmpi

Nkọwa

[dezie]

Ọnọdụ ndị mmadụ ịma aka iji họpụta otu onye ga-abụ ọkacha ibe. Ọ bụ kwa ịtụrụ ugo karia onye ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndi wikimedia foundation haziri asọmpi mkpụrụokwu otu narị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Asọrọmampi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

competition