arụrụala
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]ihe jọgburu onwe ya ma ọ bụ omume obi ọjọọ, nke metụtara ime ihe ike ma ọ bụ mmerụ ahụ nke a na eme mgbe a na-alụ agha na agha
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndị agha na-arụ arụrụla n'oge agha
- Ekwesịrị inwe ezigbo iwu iji taa ndị na-eme ihe ọjọọ nke arụrụala ahụhụ
Mkpọpụta
[dezie]