Gaa na ọdịnaya

arụmụka

Sitere na Wiktionary
Eserese arụmụka

Nkọwa

[dezie]
Mkparịta ụka maka okwu na nzukọ ọha na eze ma ọ bụ nzukọ iwu, ebe a na-ewepụta arụmụka nke ụdị dị iche iche na otu isi okwu nke a na-ejikarị ntuli aka wee maara ndị meriri.
Irụ ụka banyere otu isiokwu nke a na-eme n'etiti otu na ulo akwukwo na ebe ndi ozo karịchaa n'usoro iwu 

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Enwere m mmasị ige arụmụka nke ndị Senatị. Arụmụka banyere ọgwụ mgbochi na-aga n'ihu ugbu a ebe niile

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Debate