Gaa na ọdịnaya

arụ́

Sitere na Wiktionary

arú

Nkọwa

[dezie]

E ji ya akọwa ihe rara ahụ ibu, na-anyịgịde anyịgịde maọbụ na-adịghị mfe mbuli.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akpa garri na-anyị arú nke ukwuu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

heavy

French

[dezie]

gros