Gaa na ọdịnaya

anyinya ibu

Sitere na Wiktionary

anyịnya ibu

Nkọwa

[dezie]

anyịnya ibu bụ ụdi anụmanụ si n'ezinaulo inyinya bu nke na enwe ntị ogologona mkpụmkpụ ụkwụ. A na-ejikwa ya ebu ibu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgbọala kuburu anyịnya ibu ahụ n'okporo ụzọ

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

donkey