Anwụrụọkụ
Ihe na-esi n'ọkụ nkụ, akwụkwọ, rọba maobu akwa, nri esinyere n'ọkụ apụta. Ọ na-adi ma na acha ka urukpuru eluigwe.
Aha
Ụlọ ahụ na-akwụ anwụrụ.
Smoke